Phyno – Ochie Dike Mama ft. Onyeka Onwenu

naijaval.com

Read Full lyrics Of Ochie Dike Mama By Phyno ft.
Onyeka Onwenu [Verse 1 – Phyno]
Nnem Nneoma
Okwa gi n’edu’m ka mmuo
Isim atul’ujo, nwa jee nke oma
Man’ekpelum ekpere kam no oma
He! Onwelu ife ikwelu k’okom Inwelugodi ije yoolum
I nwe mama letekwa nne gi oh [Hook/Chorus – Onyeka Onwenu]
Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama
Nna gozie Nnem, Ochie Dike Nnem
Chukwu biko gozie “daalu Nnem”,
Ochie Dike Mama “daalu nnem oh”
Nna gozie Nnem “Chukwu gozie gi” Ochie Dike Nnem “Ochie Dike Nnem
oh” [Verse 2 – Phyno]
Ahnn, Olisah gozielum nwanyi
ahu m’si n’ime ya puta uwa
Maka afufu n’ile ota’alum n’elu uwa
Okwa ekpele gi n’edu’m ije n’elu uwa
Si’m welu obi ume ala sobe ndi uwa Zuom n’uzo Chi, si’m hapu ihe nke
uwa
Si’m solu obim, esokwala ndi uwa
Ebe obula osolum noro n’elu uwa
Iga anom na-aru k’ibu oburu puta
uwa “Hmn hmnn hmnn hmmmmnn”
Ina ebuzo agum before igunye onwe
gi
Mgbe ozulum I hapurum oke gi
Mgbe umu uwa biara ka ha megidem
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnn” Isi’m akujola my face e ndu nwoke
Lee lee, okwa o gbajie dolo
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnn”
Ikwu n’ibe gbarapum, gi ka m’na
agbakuru
Obu gini ka m’ga eji ekele Mama’m Chineke Nna biko gozielum Mama’m [Pre Hook/Chorus – Onyeka Onwenu]
I mana onwa-ite naani oh,
ka nnem bulum n’afo
Nnem tala afufu n’uwa
wee muo’m ezigbo nnem
O bu gini ka m’ga eji, wee kele nne mulum oh
Ochie Dike Nnem
Obu ego, obu akwa ojiro
Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh
“Chineke Nnam”
Biko gozielum nnem oh “gozie gozie” Ochie Dike Nnem “oh nnem oh” [Hook/Chorus – Onyeka Onwenu]
Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama
Nna gozie nnem, Ochie Dike nnem
Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama
Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem [Verse 3 – Phyno]
Huhhh! Elee! Yeah!
Nwa ma mma, okwa mama “o’kwa
mama”
Nwa ba’uru o’kwa mama “o’kwa
mama” N’asa ma’esi nri bukwa mama “o’kwa
mama”
N’azulu nwa azu bukwa mama “o’kwa
mama”
Nwata sobe ndi ajo otu mebe aka
nnunu, onye oga emechu ihu bu mama “eh”
And nwanyi tocha we muta nwa nke
ya
onye ga-abia omugwo bu mama
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnn”
M’ga n’etu gi mama the mama Ofu k’idi, I no get another
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnn”
Obu ginwa bu agu nwanyi mji eje mba
Moulduo down m’mata the weather
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnn”
M’malofu your sacrifice and your advice
You fall for my right just to make
things right
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnn”
Ibulu onu ka my future di bright
I promise to make yours a paradise [Pre Hook/Chorus – Onyeka Onwenu]
I mana onwa-ite naani oh “nine
months”,
ka nnem bulum n’afo “elee”
Nnem tara afufu n’uwa wee
muo’m ezigbo nnem “eziokwu” O bu gini ka m’ga eji,
wee kele nne mulum oh “ehn”
Ochie Dike Nnem “otua k’odi, otua
k’odi”
Obu ego, obu akwa ojiro “at all”
Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh “Chineke nnam”
Biko gozielum nnem oh “gozie gi
mama”
“Ngozi Bgozi”
Ochie Dike Nnem “ogologo ndu n’aru
isi ike, ogan’eso gi nne” “oh nnem oh” [Hook/Chorus – Onyeka Onwenu]
Chukwu biko gozie”gozielum nnem
oh”,
Ochie Dike Mama “gozielum nnem eh,
onye mulum eh”
Nna gozie nnem “gozie ya, gozie ya mama’m oh”, Ochie Dike
Nnem
Chukwu biko gozie, ochie dike mama
Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem [Verse 4 – Onyeka Onwenu]
“Uhh uhhh uhh uhhhhh”
Mama’mu bu Ochie Dike,
Oma k’esi ejide ezi n’ulo
“Uhh uhhh uhh uhhhhh”
Oshie ike, obulu ngwa afia ya ke n’isi Tupu olota, nri ejuputa ezi n’ulo
“Uhh uhhh uhh uhhhhh”
Mama’mu bu Ochie Dike
“hmm hmm hmm hmmmm”
Mgbe uwa n’acho ife fa ga-eme ibe fa
Nnukwu okwu putalu, oyi adirozi, nwanne adirozi, ibe adiro
“Uhh uhhh uhh uhhhhh”
Ochie dike nnem silu’m, ebe nwam
kwu,
o’ ebe ahu kam ga-akwu Don’t forget to drop your comments

About Valentine 1427 Articles
Am Valentine, CEO Of Naijaval.com. Professional Website/ Blog Designer And Developer. Always Visit Naijaval.com

Leave a Reply

Be the First to Comment!

Leave a Reply

wpDiscuz